JS2 IGBO - dowen college

Download Report

Transcript JS2 IGBO - dowen college

DOWEN COLLEGE LAGOS
DEPARTMENT OF LANGUAGES
CLASS: JS2
SUBJECT: IGBO LANGUAGE
WEEK: WEEK 2 LESSON/ASSIGNMENT
TOPIC: AGUMAGU ODINAALA.
SUB-TOPIC: ABU ODINAALA
NAME OF TEACHER: MRS V. C. ODIAMMA
Email ADDRESS: [email protected]
MBUNUCHE:
(1) Umuaka ikowatali ihe bu abu odinaala
(2) Umuaka iziputa udiri abu odinaala di iche iche
(3) Umuaka idetali abu ndi a ga
CONTENT: Abu odinaala bu abu di iche iche nke a na-agu n'oge mmemme di iche
iche n'ala Igbo. Abu na-adi n'ahiri n'ahiri ma na-aga n'usoro ma di werere n'ogugu.
E nwere udiri abu di iche iche. Ha bu ndi a: Abu nwa, abu ariri, abu akwamozu, abu ifo,
abu otito, abu egwuregwu, abu ikpe, abu olulu nwaanyi, abu igo oji, abu mmemme, abu
egwu onwa, abu agha, dgz.
Omumaatu: Abu nwa bu nke a na-agu iji mee ka nwa kwusi ibe akwa maobu raahu ura;
abu agha bu abu e ji eje agha; abu akwamozu bu nke a na-agu mgbe a na-eli ozu; abu
otito bu nke e ji eto ezi agwa mmadu kpara; abu ariri bu abu na-egosi obi nwute; dgz./
ARUMARU:
1.
GINI BU ABU ODINALA?
2.
DEE UDIRI ABU ODINALA ISE I MARA
3.
DEPUTA URU ABUO ABU BARA.
REFERENCE BOOK: IGBO JUNIO SEKONDRI N'USORO BEZIK EDUKESHON
BOOK 2 BY S. N. OKAFOR, M. U. OSUJI AND O. C. UWAKWE.
NOTE: All answers should be sent to the e-mail address stated above.